Aịzaya 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe Chineke kpebiri ime Babịlọn,+ nke Aịzaya+ nwa Emọz nụrụ mgbe ọ hụrụ ọhụụ: Aịzaya 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O nweghị ihe ga-eme ka mmadụ biri na ya ọzọ. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.+ E nweghị onye Arab ga-ama ụlọikwuu ya ebe ahụ. E nweghịkwa onye na-azụ atụrụ ga-ahapụ atụrụ ya ka ha nọrọ ebe ahụ zuo ike. Jeremaya 50:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 N’ihi ya, anụ ọhịa ndị na-ebi n’ọzara na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebikọ. Enyí nnụnụ ga-ebikwa na Babịlọn.+ Mmadụ agaghịzi ebi na ya. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.”+
20 O nweghị ihe ga-eme ka mmadụ biri na ya ọzọ. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.+ E nweghị onye Arab ga-ama ụlọikwuu ya ebe ahụ. E nweghịkwa onye na-azụ atụrụ ga-ahapụ atụrụ ya ka ha nọrọ ebe ahụ zuo ike.
39 N’ihi ya, anụ ọhịa ndị na-ebi n’ọzara na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebikọ. Enyí nnụnụ ga-ebikwa na Babịlọn.+ Mmadụ agaghịzi ebi na ya. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.”+