Habakọk 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ́ bụghị Jehova nke ụsụụ ndị agha na-eme ka ndị mmadụ na-arụgbu onwe ha n’ọrụ maka ihe ọkụ ga-agba? Ọ́ bụghịkwa ya na-eme ka mba dị iche iche rụtara onwe ha ike ọgwụgwụ n’efu?+
13 Ọ́ bụghị Jehova nke ụsụụ ndị agha na-eme ka ndị mmadụ na-arụgbu onwe ha n’ọrụ maka ihe ọkụ ga-agba? Ọ́ bụghịkwa ya na-eme ka mba dị iche iche rụtara onwe ha ike ọgwụgwụ n’efu?+