Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 9:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ụlọ a ga-abụzi ụlọ e bibiri ebibi.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya na-ele ya, fụọ mkpọrọhịhị, na-asịkwa, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+

  • 2 Ihe E Mere 36:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+

  • 2 Ihe E Mere 36:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọ gbara ụlọ ezi Chineke+ ọkụ, kwatuokwa mgbidi Jeruselem.+ Ọ gbara ụlọ elu niile a rụsiri ike na Jeruselem ọkụ, bibiekwa ihe niile bara uru dị na ya.+

  • Abụ Ọma 74:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Ha na ụmụ ha ekwuola n’obi ha, sị:

      “A ga-agba ebe niile a na-anọ efe Chineke n’ala a ọkụ.”

  • Abụ Ọma 79:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatala n’ala gị.+

      Ha emerụọla ụlọ nsọ gị.+

      Ha emeela ka Jeruselem bụrụzie obodo e bibiri ebibi.+

  • Jeremaya 26:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 “Maịka+ onye Moreshet nọ na-ebu amụma n’oge Hezekaya+ bụ eze Juda, na-agwa ndị Juda niile, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị:

      “A ga-akọ Zayọn ka ubi.

      Jeruselem ga-abụzi obodo e bibiri ebibi.+

      Oké ọhịa ga-etochikwa ugwu nke ụlọ nsọ dị n’elu ya.”’+

  • Abụ Ákwá 2:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Jehova ajụla ebe ịchụàjà ya.

      O legharala ụlọ nsọ ya anya.+

      O nyefeela mgbidi ụlọ elu ya dị iche iche n’aka onye iro.+

      Ha na-eme mkpọtụ n’ụlọ Jehova,+ ka à ga-asị na ọ bụ ụbọchị ememme.

  • Ezikiel 24:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 ‘Gwa ndị Izrel, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-emerụ ụlọ nsọ m,+ nke bụ́ ebe unu ji anya isi na ebe unu hụrụ n’anya nakwa ebe unu ji kpọrọ ezigbo ihe.* A ga-eji mma agha gbuo ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị, bụ́ ndị unu hapụrụ n’obodo a.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya