-
Jeremaya 39:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn, dọrọ ndị chịliiri ya aka elu ma na-akwadozi ya, dọrọkwa ndị ọzọ fọrọ ebe ahụ.
10 Ma Nebuzaradan onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ n’ime ha na Juda. Ndị ahụ ọ hapụrụ bụ ndị ogbenye ọnụ ntụ, ndị na-enweghị ihe ọ bụla. N’ụbọchị ahụ, o nyere ha ubi vaịn na ebe ndị ha ga na-arụ ọrụ.*+
-