Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 7:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 O jikwa ọla kpụọ otu nnukwu ite a na-akpọ Oké Osimiri.*+ Ọ dị okirikiri. Isi n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ dị kubit iri. Ogo ya dị kubit ise. E jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe tụọ gburugburu ya, ọ dị kubit iri atọ.+

  • 2 Ihe E Mere 4:11-15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Haịram rụkwara ite, shọvel, na ọkwá dị iche iche.+

      Ọ rụchakwara ọrụ ọ nọ na-arụrụ Eze Solomọn n’ụlọ ezi Chineke.+ 12 Ọ rụrụ ogidi abụọ+ na ihe ndị yiri ọkwá a kpụkwasịrị n’elu ogidi abụọ ahụ. Ọ rụkwara ihe abụọ a kpara akpa+ e ji chọọ ihe abụọ ahụ dị okirikiri a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ mma, 13 nakwa narị ihe yiri mkpụrụ pomigranet anọ (400)+ maka ihe abụọ ahụ a kpara akpa. Ahịrị abụọ nke ihe yiri mkpụrụ pomigranet dị na nke ọ bụla n’ihe abụọ ahụ a kpara akpa. E ji ha chọọ ihe abụọ ahụ yiri ọkwá a kpụkwasịrị n’elu ogidi abụọ+ ahụ mma. 14 Ọ rụkwara ihe iri e ji ebu ihe na efere iri dị n’elu ha,+ 15 rụọkwa Oké Osimiri na oké ehi iri na abụọ dị n’okpuru ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya