-
1 Ndị Eze 7:48, 49Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
48 Ihe ndị Solomọn rụrụ maka ụlọ Jehova bụ: ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo rụọ, tebụl e ji ọlaedo rụọ+ nke a na-edosa achịcha a na-enye Chineke, 49 ihe ndị e ji adọsa ọkụ*+ e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ. Ise n’ime ha dị n’aka nri, ise ọzọ adịrị n’aka ekpe n’ihu Ebe Kacha Nsọ.* Ọ rụkwara ihe yiri okooko osisi,+ ọkụ* ndị ahụ, na mkpà ndị e ji ejide owu. E ji ọlaedo rụọ ihe a niile.+
-