Jeremaya 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova wee sị m: “Ọdachi ga-esi n’ebe ugwuDakwasị ndị niile bi n’ala a.+ Jeremaya 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Geenụ ntị! E nwere ihe anyị nụrụ ugbu a. A na-anụ oké mkpọtụ n’ala dị n’ebe ugwu.+ Oké mkpọtụ a ga-eme ka obodo ndị dị na Juda tọgbọrọ nkịtị, ghọọ ọgba nkịta ọhịa.+
22 Geenụ ntị! E nwere ihe anyị nụrụ ugbu a. A na-anụ oké mkpọtụ n’ala dị n’ebe ugwu.+ Oké mkpọtụ a ga-eme ka obodo ndị dị na Juda tọgbọrọ nkịtị, ghọọ ọgba nkịta ọhịa.+