17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+
19 Ọ gbara ụlọ ezi Chineke+ ọkụ, kwatuokwa mgbidi Jeruselem.+ Ọ gbara ụlọ elu niile a rụsiri ike na Jeruselem ọkụ, bibiekwa ihe niile bara uru dị na ya.+