2 Ndị Eze 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Manase gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha. O gburu ndị mmadụ si n’otu isi na Jeruselem ruo n’isi nke ọzọ.+ E wezụgakwa nke ahụ, o mere ihe dị njọ n’anya Jehova, nke mere ka ndị Juda mehie. Ezikiel 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Rụọ agbụ ígwè,*+ n’ihi na a na-ekpe ndị mmadụ ikpe mkpegbu n’obodo a niile, na-egbukwa ha.+ Tigbuo zọgbuo jukwara n’obodo a.+
16 Manase gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha. O gburu ndị mmadụ si n’otu isi na Jeruselem ruo n’isi nke ọzọ.+ E wezụgakwa nke ahụ, o mere ihe dị njọ n’anya Jehova, nke mere ka ndị Juda mehie.
23 “‘Rụọ agbụ ígwè,*+ n’ihi na a na-ekpe ndị mmadụ ikpe mkpegbu n’obodo a niile, na-egbukwa ha.+ Tigbuo zọgbuo jukwara n’obodo a.+