Jeremaya 20:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M kwuziri, sị: “Agaghị m ekwu okwu banyere ya. Agaghịkwa m ekwu okwu n’aha ya ọzọ.”+ Ma n’ime obi m, ọ dị ka ọkụ na-ere ere nke e mechibidoro ụzọ n’ime ọkpụkpụ m. Enweghịzi m ike ịgbachi nkịtị. Enweghịkwa m ike imechi ọnụ.+
9 M kwuziri, sị: “Agaghị m ekwu okwu banyere ya. Agaghịkwa m ekwu okwu n’aha ya ọzọ.”+ Ma n’ime obi m, ọ dị ka ọkụ na-ere ere nke e mechibidoro ụzọ n’ime ọkpụkpụ m. Enweghịzi m ike ịgbachi nkịtị. Enweghịkwa m ike imechi ọnụ.+