-
Jeremaya 15:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ụmụ nwaanyị isi mkpe ha ga-ehi nne karịa ájá dị n’oké osimiri.
M ga-eme ka onye na-ebibi ihe bịakwute ha n’etiti ehihie. Ọ ga-abịakwute ma ndị nne ma ụmụ okorobịa.
M ga-eme ka ụjọ tụwa ha, obi awụnyekwa ha n’afọ n’otu ntabi anya.
-