Jeremaya 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ị̀ jụla Juda kpamkpam, ka ị̀ kpọla* Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a gaghị agwọtali anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ. Anyị nọ na-atụ anya ka a gwọọ anyị, ma ezigbo ụjọ jidere anyị.+ Abụ Ákwá 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, ị jụla anyị kpamkpam. Ị ka na-ewesa anyị ezigbo iwe.+
19 Ị̀ jụla Juda kpamkpam, ka ị̀ kpọla* Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a gaghị agwọtali anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ. Anyị nọ na-atụ anya ka a gwọọ anyị, ma ezigbo ụjọ jidere anyị.+