Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 3:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 N’ihi ya, ndị Izrel mere ihe dị njọ n’anya Jehova. Ha chefukwara Jehova Chineke ha ma fewe Bel+ na ogwe osisi arụsị.*+

  • 2 Ihe E Mere 24:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ha hapụrụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, malite ife arụsị na ogwe osisi arụsị.* Mmehie a ndị Juda na ndị Jeruselem mere mere ka Chineke wesa ha iwe.

  • 2 Ihe E Mere 33:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+

  • 2 Ihe E Mere 33:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ọ rụghachiri ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya kwaturu.+ Ọ rụụrụ Bel ebe ịchụàjà, rụọkwa ogwe osisi arụsị* dị iche iche. Ọ nọ na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala, na-efekwa ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya