Jeremaya 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova kwukwara, sị: “Emeela m ka ị ghọọrọ ndị a mgbidi ọla kọpa a rụsiri ike.+ Ha ga-alụso gị ọgụ,Ma ha agaghị emeri gị,+N’ihi na m nọnyeere gị. M ga-azọpụta gị, napụtakwa gị.
20 Jehova kwukwara, sị: “Emeela m ka ị ghọọrọ ndị a mgbidi ọla kọpa a rụsiri ike.+ Ha ga-alụso gị ọgụ,Ma ha agaghị emeri gị,+N’ihi na m nọnyeere gị. M ga-azọpụta gị, napụtakwa gị.