Jeremaya 15:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+ Jeremaya 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma Jehova, bụ́ dike n’agha, nọnyeere m.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji daa wee ghara imeri m.+ Ezigbo ihere ga-eme ha, n’ihi na ihe ha na-achọ ime m agaghị enwe isi. A gaghị echefu ihere a ga-emenye ha ruo mgbe ebighị ebi.+
15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+
11 Ma Jehova, bụ́ dike n’agha, nọnyeere m.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji daa wee ghara imeri m.+ Ezigbo ihere ga-eme ha, n’ihi na ihe ha na-achọ ime m agaghị enwe isi. A gaghị echefu ihere a ga-emenye ha ruo mgbe ebighị ebi.+