-
Diuterọnọmi 5:12-14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 “‘Debe Ụbọchị Izu Ike ka i doo ya nsọ, otú Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu.+ 13 Ị ga-eji ụbọchị isii jee ozi ma rụọ ọrụ gị niile,+ 14 ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike a ga na-edebere Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla,+ ma gị ma nwa gị nwoke ma nwa gị nwaanyị ma ohu gị nwoke ma ohu gị nwaanyị ma ehi gị ma jakị gị ma anụ ụlọ gị ọ bụla ma onye mbịarambịa nọ n’obodo gị,+ ka ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị wee zuo ike otú ị ga-ezu.+
-