Jeremaya 22:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ na unu elezie anya mee ihe a m kwuru, ndị eze, bụ́ ndị na-anọchi Devid n’ocheeze ya,+ na ndị na-ejere ha ozi, nakwa ndị obodo ha ga na-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ a na-abata. Ha ga-agbara ma ụgbọ ịnyịnya ma ịnyịnya ha na-abata.”’+
4 Ọ bụrụ na unu elezie anya mee ihe a m kwuru, ndị eze, bụ́ ndị na-anọchi Devid n’ocheeze ya,+ na ndị na-ejere ha ozi, nakwa ndị obodo ha ga na-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ a na-abata. Ha ga-agbara ma ụgbọ ịnyịnya ma ịnyịnya ha na-abata.”’+