Ezra 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha wee rụọ ebe ịchụàjà ahụ n’ebe ọ dịbu n’agbanyeghị na ha na-atụ ndị bi n’ala ndị gbara ha gburugburu egwu.+ Ha malitere ịchụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ n’elu ya, ya bụ, àjà a na-esu ọkụ n’ụtụtụ na nke a na-esu ọkụ ná mgbede.+
3 Ha wee rụọ ebe ịchụàjà ahụ n’ebe ọ dịbu n’agbanyeghị na ha na-atụ ndị bi n’ala ndị gbara ha gburugburu egwu.+ Ha malitere ịchụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ n’elu ya, ya bụ, àjà a na-esu ọkụ n’ụtụtụ na nke a na-esu ọkụ ná mgbede.+