2 Ndị Eze 25:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gbara ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ,+ ma ụlọ Jehova+ ma ụlọ* eze+ ma ụlọ onye ọ bụla a ma ama.+ 10 Ndị agha Kaldia niile ha na onyeisi ndị nche+ ahụ so bịa kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu. Jeremaya 39:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Kaldia gbaziri ụlọ* eze na ụlọ ndị mmadụ ọkụ,+ kwatuokwa mgbidi Jeruselem.+
9 Ọ gbara ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ,+ ma ụlọ Jehova+ ma ụlọ* eze+ ma ụlọ onye ọ bụla a ma ama.+ 10 Ndị agha Kaldia niile ha na onyeisi ndị nche+ ahụ so bịa kwaturu mgbidi gbara Jeruselem gburugburu.