2 Ndị Eze 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ikpeazụ, Jehoyakim nwụrụ otú nna nna ya hà+ nwụrụ. Jehoyakin nwa ya nọchiri ya, malite ịchị. 1 Ihe E Mere 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehoyakim mụrụ Jekonaya,+ Jekonaya amụọ Zedekaya.