-
Jeremaya 36:11, 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Mgbe Mịkaya nwa Gemaraya nwa Shefan nụrụ ihe niile Jehova kwuru, ndị a gụpụtara n’akwụkwọ mpịakọta ahụ, 12 ọ gara n’ụlọ* eze, n’ụlọ odeakwụkwọ na-anọ eri ihe. Ndị isi niile* nọ ọdụ n’ebe ahụ, ma Elishama+ bụ́ odeakwụkwọ ma Deleya nwa Shemaya ma Elnetan+ nwa Akbọ+ ma Gemaraya nwa Shefan ma Zedekaya nwa Hananaya ma ndị ọzọ niile bụ́ ndị isi.
-