-
Ezra 3:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 N’ihi ya, ndị mmadụ amataghịzi nke bụ́ mkpu ọṅụ na nke bụ́ mkpu ákwá maka na ndị mmadụ nọ na-etisi mkpu ike nke na a na-anụ ya n’ebe dị ezigbo anya.
-