1 Ndị Eze 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị Juda na ndị Izrel dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Ha nọkwa na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.+
20 Ndị Juda na ndị Izrel dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Ha nọkwa na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.+