Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, chetaIhe ndị Ịdọm kwuru n’ụbọchị e meriri Jeruselem. Ha sịrị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+ Abụ Ákwá 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị iro gị niile na-agwa gị okwu ọjọọ. Ha na-afụ mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé, na-asị: “Anyị ebibiela ya.+ Ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya kemgbe eruola.+ Anyị ahụla ya.”+
7 Jehova, biko, chetaIhe ndị Ịdọm kwuru n’ụbọchị e meriri Jeruselem. Ha sịrị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
16 Ndị iro gị niile na-agwa gị okwu ọjọọ. Ha na-afụ mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé, na-asị: “Anyị ebibiela ya.+ Ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya kemgbe eruola.+ Anyị ahụla ya.”+