Diuterọnọmi 28:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jehova ga-eme ka ara gbaa unu, mee ka unu kpuo ìsì,+ meekwa ka uche ghara ịkpakọ unu ọnụ. Zefanaya 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-akpatara ụmụ mmadụ ezigbo nsogbu. Ha ga-ejegharịkwa dị ka ndị ìsì,+N’ihi na ọ bụ Jehova ka ha mehiere.+ A ga-awụpụ ọbara ha dị ka ájá,Wụpụkwa anụ ahụ́* ha dị ka nsị.+
17 M ga-akpatara ụmụ mmadụ ezigbo nsogbu. Ha ga-ejegharịkwa dị ka ndị ìsì,+N’ihi na ọ bụ Jehova ka ha mehiere.+ A ga-awụpụ ọbara ha dị ka ájá,Wụpụkwa anụ ahụ́* ha dị ka nsị.+