Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+ Jeremaya 2:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọbara ndị* ogbenye aka ha dị ọcha gbasara n’uwe mwụda gị.+ Ahụghị m ka ndị aka ha dị ọcha na-abanye n’ụlọ gị n’ike,Ma, ọbara ha gbasachara n’uwe gị niile.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+
34 Ọbara ndị* ogbenye aka ha dị ọcha gbasara n’uwe mwụda gị.+ Ahụghị m ka ndị aka ha dị ọcha na-abanye n’ụlọ gị n’ike,Ma, ọbara ha gbasachara n’uwe gị niile.+