-
2 Ndị Eze 25:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ma ndị agha Kaldia chụwara ya, chụkwute ya n’ọzara Jeriko. Ndị agha ya niile hapụkwara ya rie mbọmbọ.
-
-
Abụ Ákwá 3:52Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
52 E nweghị ihe m mere ndị iro m, ha ana-achụ nta m ka à ga-asị na m bụ nnụnụ.
-