Abụ Ákwá 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M na-ebe ákwá n’ihi ihe ndị a.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya. N’ihi na onye ga-akasi m obi ma ọ bụ onye ga-eme ka m* nwee ume nọ m ebe dị anya. Ụmụ m ahụsiela anya, n’ihi na onye iro emeriela.
16 M na-ebe ákwá n’ihi ihe ndị a.+ Anya mmiri na-agbapụta m n’anya. N’ihi na onye ga-akasi m obi ma ọ bụ onye ga-eme ka m* nwee ume nọ m ebe dị anya. Ụmụ m ahụsiela anya, n’ihi na onye iro emeriela.