-
Aịzaya 51:22, 23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Onyenwe gị, Jehova, bụ́ Chineke gị, onye na-alụrụ ndị ya ọgụ, kwuru, sị:
“M ga-anara gị iko ahụ i ji nke na-eme ka ị na-adagbugharị,+
Iko ahụ, bụ́ iko na-egosi na iwe ji m.
O nweghịkwa ihe ga-eme ka ị ṅụọ ihe dị na ya ọzọ.+
Ọ bụ ya mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị,
Meekwa ka ọ dị ka okporo ámá ha na-esi agafe.”
-