Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 M ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ M ga-emekwa ka ndị iro unu jiri mma agha bịa lụso unu agha.+ A ga-eme ka ala unu tọgbọrọ chakoo,+ bibichaakwa obodo unu dị iche iche.

  • 2 Ndị Eze 24:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Eze Babịlọn dọọrọ ndị Jeruselem niile n’agha, ma ndị isi niile+ ma ndị dike niile bụ́ ndị agha ma ndị omenkà niile ma ndị niile na-akpụ ụ́zụ́.*+ Ọ dọọrọ puku mmadụ iri (10,000) n’agha. E nweghị onye ọ hapụrụ ma e wezụga ndị ogbenye ọnụ ntụ.+ 15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn.+ Ndị ọzọ o si Jeruselem dọrọ n’agha laa Babịlọn bụ nne eze, ndị nwunye eze, ndị na-eje ozi n’obí ya, nakwa ndị nwere agba n’obodo.

  • 2 Ndị Eze 25:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Eze Babịlọn wee gbuo ha na Ribla nke dị na Hemat.+ Otú a ka e si dọrọ ndị Juda n’agha pụọ n’obodo ha.+

  • Jeremaya 39:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn, dọrọ ndị chịliiri ya aka elu ma na-akwadozi ya, dọrọkwa ndị ọzọ fọrọ ebe ahụ.

  • Jeremaya 52:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Eze Babịlọn wee gbuo ha na Ribla+ nke dị na Hemat. Otú a ka e si dọrọ ndị Juda n’agha pụọ n’obodo ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya