-
Emọs 8:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 M ga-eme ka ụbọchị unu ji eme ememme unu ghọọ ụbọchị iru uju,+
Meekwa ka abụ unu niile ghọọ abụ iru uju.
M ga-eme ka mmadụ niile kee ákwà iru uju n’úkwù, meekwa ka isi mmadụ niile kwọchaa.
M ga-eme ka ọ dịrị ka mgbe a na-eruru nwa nwoke a mụrụ naanị ya uju.
N’ikpeazụ, ọ ga-adị ka ụbọchị onye ọ bụla na-ata ahụhụ.’
-