Ezikiel 36:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “‘M ga-asachapụ ihe niile mere ka unu ghara ịdị ọcha. M ga-akpọ nri òkù, meekwa ka o hie nne. Agaghịkwa m eme ka ụnwụ dịrị n’ala unu.+
29 “‘M ga-asachapụ ihe niile mere ka unu ghara ịdị ọcha. M ga-akpọ nri òkù, meekwa ka o hie nne. Agaghịkwa m eme ka ụnwụ dịrị n’ala unu.+