Ezikiel 36:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 ‘M gaghịzi ekwe ka mba dị iche iche kparịa unu ọzọ. M gaghịkwa ekwe ka ndị mmadụ kwawa unu emo.+ Unu agaghịzi akpatara mba nwe unu ọdachi.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
15 ‘M gaghịzi ekwe ka mba dị iche iche kparịa unu ọzọ. M gaghịkwa ekwe ka ndị mmadụ kwawa unu emo.+ Unu agaghịzi akpatara mba nwe unu ọdachi.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”