Abụ Ọma 78:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ọ kpọpụtaziri ndị ya ka ìgwè atụrụ,+Duokwa ha n’ala ịkpa ka ìgwè ewu na atụrụ. Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Aịzaya 40:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya otú onye na-azụ atụrụ si azụ atụrụ.+ Ọ ga-eji aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya. Ọ ga-ekuru ha n’obi ya. Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị nke ka na-enye ụmụ ha ara.+
3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+
11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya otú onye na-azụ atụrụ si azụ atụrụ.+ Ọ ga-eji aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya. Ọ ga-ekuru ha n’obi ya. Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị nke ka na-enye ụmụ ha ara.+