26 Mgbe m ga-emebi ebe unu na-edosa* achịcha,*+ ihe ga-afọ ga-adị obere nke na ụmụ nwaanyị iri ga-eji naanị otu ekwú na-emere unu achịcha. Ha ga na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀.+ Unu ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju unu.+
16 Ọ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, m ga-eme ka a ghara inwe ebe e si enweta nri* na Jeruselem.+ Ụjọ ga na-atụ ndị bi na ya ịta achịcha hiri nne+ na ịṅụ nnukwu mmiri, n’ihi na achịcha ha gwụ ma ọ bụ mmiri ha gwụ, inweta ọzọ ga-esi ike.+