1 Ndị Eze 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ rụnyekwuru ọnụ ụlọ n’akụkụ ahụ́ ụlọ ahụ. O ji ya gbaa ahụ́ ụlọ nsọ* ahụ nakwa ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ gburugburu. Ọ rụkwara ọnụ ụlọ n’akụkụ ụlọ nsọ ahụ gbaa gburugburu.+
5 Ọ rụnyekwuru ọnụ ụlọ n’akụkụ ahụ́ ụlọ ahụ. O ji ya gbaa ahụ́ ụlọ nsọ* ahụ nakwa ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ gburugburu. Ọ rụkwara ọnụ ụlọ n’akụkụ ụlọ nsọ ahụ gbaa gburugburu.+