Ezikiel 44:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 ‘Ọ bụ ha ga na-abata n’ụlọ nsọ m. Ọ bụkwa ha ga na-abịa n’ebe tebụl m dị na-ejere m ozi.+ Ha ga na-arụkwa ọrụ e kwesịrị ịrụrụ m.+ Malakaị 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “‘Ọ bụ maka na unu na-achụ nri* rụrụ arụ n’àjà n’ebe ịchụàjà m.’ “‘Unu na-asịkwa: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ maka na unu na-asị: “E kwesịrị ileda tebụl Jehova+ anya.”
16 ‘Ọ bụ ha ga na-abata n’ụlọ nsọ m. Ọ bụkwa ha ga na-abịa n’ebe tebụl m dị na-ejere m ozi.+ Ha ga na-arụkwa ọrụ e kwesịrị ịrụrụ m.+
7 “‘Ọ bụ maka na unu na-achụ nri* rụrụ arụ n’àjà n’ebe ịchụàjà m.’ “‘Unu na-asịkwa: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ maka na unu na-asị: “E kwesịrị ileda tebụl Jehova+ anya.”