17 A tụrụ elu ọnụ ụzọ ahụ, tụọkwa ọnụ ụlọ nke dị n’ime ụlọ nsọ na nke dị ná mpụta ya. A tụkwara ahụ́ ụlọ nsọ ahụ niile gbaa gburugburu. 18 A tụrụ ọtụtụ cherob+ na nkwụ+ n’ahụ́ ụlọ ahụ. N’agbata otu cherob na cherob ọzọ, a tụrụ otu nkwụ. Cherob nke ọ bụla nwekwara ihu abụọ.