-
Ilu 14:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ebe a na-enweghị ehi, ihe e ji etinyere ehi nri na-adị ọcha,
Ma otú oké ehi si arụsi ọrụ ike na-eme ka ihe a na-eweta n’ubi buo ibu.
-