Ezikiel 48:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ala nke fọrọnụ, nke dị puku kubit ise (5,000) n’obosara, na puku kubit iri abụọ na puku ise (25,000) n’ogologo, ga-abụ nke ndị obodo.+ Ha ga-ebi na ya, nweekwa ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Obodo ahụ ga-adịkwa n’etiti ya.+
15 “Ala nke fọrọnụ, nke dị puku kubit ise (5,000) n’obosara, na puku kubit iri abụọ na puku ise (25,000) n’ogologo, ga-abụ nke ndị obodo.+ Ha ga-ebi na ya, nweekwa ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Obodo ahụ ga-adịkwa n’etiti ya.+