Ezikiel 44:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, onyeisi ga na-anọdụ ọdụ n’ime ya ka ọ taa achịcha n’ihu Jehova,+ n’ihi na ọ bụ onyeisi. Ọ ga na-esi n’ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ọnụ ụzọ ámá na-abata. Ebe ahụkwa ka ọ ga-esi na-apụ.”+
3 Ma, onyeisi ga na-anọdụ ọdụ n’ime ya ka ọ taa achịcha n’ihu Jehova,+ n’ihi na ọ bụ onyeisi. Ọ ga na-esi n’ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ọnụ ụzọ ámá na-abata. Ebe ahụkwa ka ọ ga-esi na-apụ.”+