Ezikiel 40:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ kpọtakwara m n’ebe ndịda, mụ ahụ otu ọnụ ụzọ ámá n’ebe ndịda.+ Ọ tụrụ ogidi ndị dị n’akụkụ ya nakwa ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata ya, ya abụrụ na ha na ndị nke ọzọ hà.
24 Ọ kpọtakwara m n’ebe ndịda, mụ ahụ otu ọnụ ụzọ ámá n’ebe ndịda.+ Ọ tụrụ ogidi ndị dị n’akụkụ ya nakwa ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata ya, ya abụrụ na ha na ndị nke ọzọ hà.