Ezikiel 10:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Nke ọ bụla* nwere ihu anọ. Ihu nke mbụ bụ ihu cherob. Ihu nke abụọ bụ ihu mmadụ. Ihu nke atọ bụ ihu ọdụm. Ihu nke anọ bụ ihu ugo.+ 15 Ndị cherob ahụ bụ ndị mmụọ ozi ahụ* m hụrụ n’osimiri Kiba.+ Ha na-ebili, Mkpughe 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mmụọ ozi nke mbụ dị ka ọdụm.+ Mmụọ ozi nke abụọ dị ka oké ehi.+ Mmụọ ozi nke atọ+ nwere ihu yiri ihu mmadụ. Mmụọ ozi nke anọ+ dị ka ugo nke na-efe efe.+
14 Nke ọ bụla* nwere ihu anọ. Ihu nke mbụ bụ ihu cherob. Ihu nke abụọ bụ ihu mmadụ. Ihu nke atọ bụ ihu ọdụm. Ihu nke anọ bụ ihu ugo.+ 15 Ndị cherob ahụ bụ ndị mmụọ ozi ahụ* m hụrụ n’osimiri Kiba.+ Ha na-ebili,
7 Mmụọ ozi nke mbụ dị ka ọdụm.+ Mmụọ ozi nke abụọ dị ka oké ehi.+ Mmụọ ozi nke atọ+ nwere ihu yiri ihu mmadụ. Mmụọ ozi nke anọ+ dị ka ugo nke na-efe efe.+