Job 39:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ka ọ̀ bụ gị na-enye ugo iwu ka o felie elu+Ma kpaa akwụ́ ya n’ebe dị elu?+ Job 39:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ na-esi n’ebe ahụ achọ nri.+ Anya ya na-eru n’ebe dị ezigbo anya.