Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezikiel 10:9-13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ wiil anọ n’akụkụ ndị cherob ahụ. Otu wiil dị n’akụkụ cherob nke ọ bụla. Wiil ndị ahụ na-egbu maramara ka nkume krisolaịt.+ 10 A bịa n’otú ha dị, ha anọ yiri ibe ha. Otu wiil dịkwa ka à ga-asị na ọ dị n’ime wiil ọzọ. 11 Ha gawa ebe ha na-aga, ha nwere ike ịga n’akụkụ anọ ha n’atụgharịghị atụgharị, n’ihi na ha na-aga ebe ọ bụla isi ya chere ihu n’atụgharịghị atụgharị. 12 Ahụ́ cherob ndị ahụ, azụ ha, aka ha, nku ha, na wiil ha niile, ya bụ, wiil ha anọ nwere, bụcha anya anya.+ 13 M nụkwara olu gwara wiil ndị ahụ, sị, “Wiil, gawanụ!”

  • Mkpughe 4:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Mmụọ ozi nke mbụ dị ka ọdụm.+ Mmụọ ozi nke abụọ dị ka oké ehi.+ Mmụọ ozi nke atọ+ nwere ihu yiri ihu mmadụ. Mmụọ ozi nke anọ+ dị ka ugo nke na-efe efe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya