Ọpụpụ 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka pevment e ji nkume safaya rụọ. Ọ na-enwu gbaa ka eluigwe.+ Abụ Ọma 96:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ebube na ịma mma gbara ya gburugburu.+ Ike na ịma mma dị n’ebe nsọ ya.+ Ezikiel 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ ihe yiri nkume safaya n’elu mbara igwe dị n’elu isi ndị cherob. Ihe ahụ yiri ocheeze.+
10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka pevment e ji nkume safaya rụọ. Ọ na-enwu gbaa ka eluigwe.+
10 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ ihe yiri nkume safaya n’elu mbara igwe dị n’elu isi ndị cherob. Ihe ahụ yiri ocheeze.+