Ezikiel 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka m nọ na-ele anya, m hụrụ ihe dị ka mmadụ nke yikwara ọkụ. M hụkwara ọkụ malite n’ihe yiri úkwù ya gbadaa.+ Malitekwa n’úkwù ya gbagoo, e nwere ihe yiri ihe na-egbuke egbuke dị ka ọla na-egbu maramara.*+
2 Ka m nọ na-ele anya, m hụrụ ihe dị ka mmadụ nke yikwara ọkụ. M hụkwara ọkụ malite n’ihe yiri úkwù ya gbadaa.+ Malitekwa n’úkwù ya gbagoo, e nwere ihe yiri ihe na-egbuke egbuke dị ka ọla na-egbu maramara.*+