Aịzaya 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịa n’ihi ndị niile dị mpako na ndị na-ebuli onwe ha elu. Ọ ga-abịakwa n’ihi mmadụ niile, ma onye ukwu ma onye nta.+ Joel 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụbọchị ahụ ga-adị egwu! Ụbọchị Jehova dị nso,+Ọ ga-abịakwa ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile!
12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịa n’ihi ndị niile dị mpako na ndị na-ebuli onwe ha elu. Ọ ga-abịakwa n’ihi mmadụ niile, ma onye ukwu ma onye nta.+
15 Ụbọchị ahụ ga-adị egwu! Ụbọchị Jehova dị nso,+Ọ ga-abịakwa ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile!