Ezikiel 22:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, ndị amụma nọ n’ime ya ekpuchiela ihe ọjọọ ha na-eme otú e si eji nzu etechi ahụ́ ụlọ. Ha na-ahụ ọhụụ ụgha. Ha na-agbakwa afa ha ji eduhie ndị mmadụ,+ na-asị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị,” mgbe Jehova na-asịghị ihe ọ bụla.
28 Ma, ndị amụma nọ n’ime ya ekpuchiela ihe ọjọọ ha na-eme otú e si eji nzu etechi ahụ́ ụlọ. Ha na-ahụ ọhụụ ụgha. Ha na-agbakwa afa ha ji eduhie ndị mmadụ,+ na-asị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị,” mgbe Jehova na-asịghị ihe ọ bụla.