Jeremaya 22:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-enyefe gị n’aka ndị na-achọ igbu gị* nakwa n’aka ndị ị na-atụ egwu nakwa n’aka Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn nakwa n’aka ndị Kaldia.+
25 M ga-enyefe gị n’aka ndị na-achọ igbu gị* nakwa n’aka ndị ị na-atụ egwu nakwa n’aka Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn nakwa n’aka ndị Kaldia.+